score
float32 1.04
1.25
| Igbo
stringlengths 10
500
| Oromo
stringlengths 9
499
|
---|---|---|
1.24815 |
17 Mmadụ iri asaa na abụọ ahụ ji ọṅụ laghachi, sị, "Onyenwe anyị, ọbụna ndị mmụọ ọjọọ na-edo onwe anyị n'okpuru anyị n'aha gị!"
|
"Namoonni torbaatamii lamaan sunis gammachuun deebi'anii, "Yaa Gooftaa, jinniiwwanilleen maqaa keetiin nuu ajajamaniiru" jedhan.
|
1.231614 |
N'ezie, ịdị mma na obiọma ga na-eso m ụbọchị niile nke ndụ m; M ga-ebikwa n'ụlọ Jehova ruo ogologo ụbọchị niile.
|
Eeyyee bara jireenya koo hundumatti gaarummaan kee fi arjummaan kee ana duuka in bu'u; guyyoota kana hundumaafis mana Waaqayyoo keessa nan jiraadha."
|
1.228818 |
O bu na ndu akarighi ihe oriri, ka o bu na ahu akarighi ihe a na-eyi n'ahu.
|
Jireenni nyaata hin caaluu? nafnis
|
1.224506 |
Ma o nweghị otu n' ime ha ga- ada n' ala , Nna unu aghara ịma .
|
Isaan keessaa tokkoyyuu fedhii Abbaa keessanii malee lafa hin buutu.
|
1.223095 |
17 Ọ bụrụ na onye ọ bụla chọrọ ime uche Chineke, ọ ga -amara ma ozizi a o sitere na Chineke ka ọ bụ ma m na -ekwu ya n'ike m.
|
I7Namni fedha Waaqayyoo raawwachuu barbaade, barsiifni kun Waaqayyo biraa ta'uu isaa yookiis of keessaa fuudhee dubbachuu koo in hubata.
|
1.221745 |
32 Ma Ọ siri ha, Mu onwem nwere ihe-oriri iri nke unu onwe-unu nāmataghi.
|
32 Inni garuu deebisee, "Ani nyaata isin hin beekne kanan nyaadhu qaba" isaaniin jedhe.
|
1.221577 |
Jọn 8:58 bụ ọmụmaatụ ọzọ.
|
Yohaannis 8:58 immo fakkeenya kan biraati.
|
1.220827 |
Ha sịrị: "Ma ìgwè mmadụ a nke na-amaghị Iwu ahụ bụ ndị a bụrụ ọnụ.
|
"Kuni seeraa beekuu dhiisuu irraa waan ka'edha ilaalcha jedhun qaba" jedhu Obbo Wasan.
|
1.219993 |
10:31 Ya mere, ma ị na-eri ma ọ bụ ihe ọṅụṅụ, ma ọ bụ ihe ọ bụla ọzọ i nwere ike ime, eme ihe niile n'ihi na ebube Chineke.
|
31 Kanaaf, yoo nyaattan yookiin yoo dhugdan yookiin wanta kam iyyuu yoo gootan, wanta hundumaa ulfina Waaqayyootiif godhaa.
|
1.216343 |
N'ihi na onye ọ bụla nke chọrọ ịzọpụta ndụ ya ga -atụfu ya, ma onye ọ bụla tụfuru ndụ ya n'ihi m ga -azọpụta ya.
|
namni jireenyaa isa oolfachuuf yoo barbaade jireenyi isaa duraa ni fudhatama, namni anaaf jedhee jireenya isaa kennu immoo isa ni argata' (Maatewoos 16:24-25).
|
1.215959 |
Okwu-Gi bu oriọna diri ukwum, Ọ bu kwa ìhè diri okporo-uzọm.
|
Dubbiin kee miila kootiif ibsaa dha, daandii koo irrattis in ifa.
|
1.215314 |
Ha wee sị: " Onye nke abụọ .
|
baa yidhi "Qalinta labaadna
|
1.212607 |
N'oge gara aga, Chineke gwara nna anyị ha okwu ugboro ugboro n'ụzọ dị iche iche, site n'ọnụ ndị amụma.
|
"Bara duriitti Waaqayyo si'a baay'ee karaa gara garaatiin raajotaan abboota keenyatti dubbateera.
|
1.212059 |
Ma, ndị ọzọ nọbu na-ekpere arụsị ndị ahụ chere na mmadụ rie ụdị anụ ahụ, onye ahụ ekpeerela arụsị.
|
Haa taʼu malee, warri duraan waaqolii tolfamoo waaqeffachaa turan, foon sana nyaachuun waaqolii tolfamoo waaqeffachuu akka taʼe isaanitti dhagaʼama ture.
|
1.20777 |
N'oge gara aga, Chineke gwara nna anyị ha okwu ugboro ugboro n'ụzọ dị iche iche, site n'ọnụ ndị amụma.
|
'Bara duriitti Waaqayyo si'a baay'ee karaa gara garaatiin raajotaan abboota keenyatti dubbateera.
|
1.205562 |
E bu ụzọ kee ụmụ anụmanụ tupu e kee mmadụ.
|
Bineensonni kan uumaman namoota dura dha.
|
1.203752 |
Ụdị echiche a esighị n' aka Onye ahụ nke na- akpọ unu .
|
8 Taladanu kama iman kan idiin yeedhaya.
|
1.203672 |
11 Leenụ otú m si jiri aka m were mkpụrụ akwụkwọ dị okpotokpo detara unu akwụkwọ.+
|
11 Qubeewwan guguddaa akkamiitiin harkuma kootiin akkan isiniif barreesse ilaalaa.
|
1.201108 |
32 Gịnị ọzọkwa ka m ga -ekwu?
|
32 Kana caalaa maal dubbachuun dandaʼa ree?
|
1.200374 |
Nꞌihi na gịnị ka ezi omume na ihe ọjọọ nwekọrọ?
|
Qajeelinnii fi jal'inni maal walitti qabuu?
|
1.199551 |
(Aịsaịa 55:8, 9) Gịnịzi mere e ji enwe oké nhụjuanya n'ụwa?
|
(Isaayaas 55:8, 9) Erga akkas ta'ee, rakkinni biyya lafaarratti garmalee kan baay'ate maaliifiree?
|
1.199165 |
N'ihi na olee ihe jikọrọ ezi omume na mmebi iwu?
|
Qajeelinnii fi jal'inni maal walitti qabuu?
|
1.198338 |
Ọ̀ bụ na anyị amaghị ụmụnne ya ndị nwanyị, ndị anyị na ha nọ nꞌebe a?"
|
"Obboleettiiwwan isaa, isaan nu wajjin hin tureeyii?
|
1.198276 |
Na unu amaghị na a agbụrụ ndị ọgba ọsọ niile mpi, ma naanị otu onye na-agbata n'ọsọ?
|
24 Warri dorgommii fiigichaa irra jiran hundi akka fiigan, taʼus badhaasicha kan argatu isa tokko qofa akka taʼe hin beektanii?
|
1.197674 |
I mere ya ka ọ di ala kari ndi-mọ-ozi; I ji ebube na nsọpụrụ kpube ya okpueze. " (Ps 8: 4, 5 BSB)
|
Addaan malattoo enyumaati; kan kabajin;jaalal; safuufi;hawaasuman kesatii calaqiisudha.
|
1.197278 |
N'oge ochie Chineke sitere n'uzo di iche-iche gwa nna anyi ha okwu site n'onu ndi amuma,n'o gwugwu oge ndi a, o gwala anyi okwu site na nwa ya.
|
"Bara duriitti Waaqayyo si'a baay'ee karaa gara garaatiin raajotaan abboota keenyatti dubbateera.
|
1.19587 |
N' ihi na olee ihe jikọrọ ezi omume na mmebi iwu ?
|
Qajeelinnii fi jal'inni maal walitti qabuu?
|
1.194264 |
Ma ọ bakwughị ya ruo mgbe ọ mụchara Nwa.
|
inni hamma isheen ilma ishee deessutti ishee hin barre jedha.
|
1.19353 |
Afọ ole ka Jọn onyeozi dịruru ndụ?
|
Imisa sano ayuu noolaa Yooxanaa Rasuulku?
|
1.192165 |
Izrel, ana m agba akaebe megide unu,
|
Israa'iilow, i maqal oo anna waan kuu markhaati furi doonaa,
|
1.191089 |
(Ilu 27:11) Gị onwe gị kwa pụrụ ime otú ahụ site n'ịhọrọ ụzọ ndụ ziri ezi.
|
(Fakkeenya 27:11) Atis daandii jireenyaa sirrii ta'e filachuudhaan kana gochuu ni dandeessa.
|
1.190865 |
(ee , e mere ka ndụ ahụ pụta ìhè , anyị ahụwo ya ma na- agba àmà , na- akọkwara unu banyere ndụ ebighị ebi ahụ nke si n' aka Nna ahụ , nke e mere ka ọ pụta ìhè n' ebe anyị nọ ,)
|
Jireenyichi mul ifameera; nuyi isa argineerra; isaafis dhugaa in baana; jireenya barabara isa abbaa bira ture, nuttis mul ifame kana isinitti in himna.
|
1.189633 |
10:42 Ma Jizọs, na-akpọ ha, sị ha: "Unu maara na ndị o yiri ka ịbụ ndú n'etiti ndị Jentaịl na-achịkwa ha, na ndị ndú ha na-egosipụta ikike n'ebe ha.
|
42 Yasuus yommus gara isaatti isaan waamee, "Warri saba biyya lafa kanaa abboo muutti beekaman, gooftummaadhaan akka isaan seerratan isin iyyuu in beektu; gurguddoonni isaaniis aboo isaanii isaan irratti argisiisu.
|
1.189107 |
N'ezie, ọtụtụ n'ime ha amaghị.
|
Hase yeeshee, intooda badani ma yeeshaan raandhiis.
|
1.189101 |
ma ọ bụ , " Gịnị mere gị na ya ji na- ekwurịta okwu ?
|
" yookaan "maaliif ishii wajjiin haasofta?
|
1.188837 |
N'agbanyeghị i mere ka o jiri obere ihe karịa ndị mmụọọma nta,
|
fuiistee comoo un angeeL qee deeL ciieLoo descendioo
|
1.188406 |
Ya mere , ọ bụrụ na Devid kpọrọ ya ' Onyenwe m , ' olee otú o si bụrụ nwa ya ?
|
Egaa Daawit ofii isaatii 'Gooftaa koo' jedhee erga isa waamee, attamitti immoo ilma isaa ta'a ree?" jedhe.
|
1.187835 |
ISI NKE IRI NA ABỤỌ - Olee Otú Ị Ga-esi Bịaruo Chineke Nso?
|
Sheeko Kale: Sidee Ugu Dhowaanaa Ilaahay?
|
1.185603 |
"Ya mere, unu atụla egwu ụmụ m, nꞌihi na Nna unu ahọpụtala unu inye unu alaeze ya.
|
Kana keessaa hin sodaatinaa; abbaan keessan mootummaa isaa isiniif kennuu jaallateera.
|
1.18458 |
7 N'ihi na ọ dighi onye n'ime anyị na-ebi ndu n'ebe naanị ya nọ, ọ dịghịkwa onye n'ime anyị na-anwụ naanị ya.
|
7 Midkeenna naftiisa uma noola, midkeenna naftiisa uma dhinto.
|
1.183946 |
"Ebe ọ bụla mmụọ Jehova dị, n'ebe ahụ ka nnwere onwe dị." - 2 KỌR.
|
"Bakka hafuurri Yihowaa [jiru] bilisummaan jira." - 2 QOR.
|
1.183246 |
Ma Jizọs zara ha , sị: " Ọ̀ bụ na unu agụtụbeghị ihe Devid mere mgbe agụụ gụrụ ya na ndị ikom so ya ?
|
25 Yasuus deebi see, "Daawit namoota isaa wajjin waan nyaatu dhabee yommuu beela'e, waan inni godhe isin takkaa hin dubbifnee ree?
|
1.182891 |
Ị ga-ahụ ihe ịtụnanya karịrị ndị a."
|
Isaan kana irra kan caalu iyyuu arguuf jirta" jedheen.
|
1.181959 |
N'ihi na Ya onwe-ya bu udo-ayi, Onye mere ihe abua ahu ka ha buru otù ihe, Onye kwada-kwa-ra mb͕idi etiti nke ngige,
|
"Kiristoos Nagaa Keenya; Dhiigasaan diinummaa nu gidduu ture diigee warra Yihuudotaafi warra kaan tokko godhe.
|
1.180937 |
""N'ihi na ebe madu abua ma-ọbu atọ zukọworo n'aha m, m na-ahụ n'etiti ha.""
|
Iddoo namoonni lama yookiis sadii maqaa kootiin walitti qabamanitti ani achitti isaan gidduutti nan argama'.
|
1.180459 |
Jizọs dọrọ aka ná ntị, sị: "A na-egbutu osisi ọ bụla na-adịghị amị ezi mkpụrụ ma tụba ya n'ime ọkụ.
|
Yesus: "Mukti ija ba'eessa hin godhanne hundinuu in murama, ibiddattis in naqama" jechuudhaan akeekkachiiseera.
|
1.180253 |
See ya signs!
|
U fiirso aayadda!
|
1.180055 |
Ub͕u a ararakwam unu nye n'aka Chineke na aka okwu amara-Ya, nke puru iwuli unu elu dika ulo, na inye unu ihe-nketa ahu n'etiti ndi nile edoworo nsọ.
|
"Ammas harka Waaqayyo isa isin jabeessu, dubbii ayyaana isaa isa qulqulloota isaa hunduma gidduutti dhaala isiniif kennuu dandda'uttis isin nan kennadha.
|
1.179386 |
Kedu igwe na-emepụta igwe ọkụ ọkụ I Kwesịrị Ntụkwasị Obi?
|
Yaa ayyuhalladzina amanuu quu anfusakum wa ahliikum naaraawa quduhaannasu wal khijaarah
|
1.1789 |
Ọ bụrụ na anụ ahụ nke anụ ahụ dị, ahụ mmụọ dịkwa.
|
Qaamni foonii yoo jiraate, qaamni hafuuraas jira.
|
1.178314 |
48 Ọ dị onye ọ bụla n'etiti ndị isi na-ekwere na ya, ma ọ bụ n'etiti ndị Farisii?
|
48 Abbootii aangoo keessaa yookaan Fariisota keessaa namni tokkolleen isatti amaneeraa?
|
1.178178 |
Nọgide na ya dị ka ọ kụziiri unu ."
|
Egaa akkuma inni isin barsiisetti isatti jiraadhaa!"
|
1.178033 |
N'oge ochie Chineke sitere n'uzo di iche-iche gwa nna anyi ha okwu site n'onu ndi amuma; n'ogwugwu oge ndi a, o gwala anyi okwu site na nwa ya.
|
"Bara duriitti Waaqayyo si'a baay'ee karaa gara garaatiin raajotaan abboota keenyatti dubbateera.
|
1.176582 |
Unu na- efe ihe unu na- amaghị; anyị na- efe ihe anyị maara , n' ihi na nzọpụta bidoro n' ebe ndị Juu nọ .
|
Isin waan hin beeknetti sagaddu, nuyi garuu waan beeknutti saganna, fayyinni Yihudoota keessaa in dhufa.
|
1.176373 |
'Mary,' o kwuru, sị, 'oleekwa otú nke a bịakwute gị?'
|
Deebii gaaffii Maariyaamiitiin, "kun akkamitti ta'uu danda'a?
|
1.176091 |
Nikọdimọs sịrị ya, "Olee otu a ga -esi mụọ mmadụ mgbe o mere agadi?
|
Niqoodemos immoo, "Namni erga qancaree attamitti dhalachuu danda'a?
|
1.176062 |
37:40 Ma, n'ihi na ezi obi na-efe Allah ,
|
(402-wa allaahu; 403-Alaa allaahi);
|
1.175943 |
Nikọdimọs sịrị ya, "Olee otu a ga -esi mụọ mmadụ mgbe o mere agadi?
|
Niqoodemos immoo, "Namni erga qancaree attamitti dhalachuu danda a?
|
1.175914 |
13 Mana dịka nkwa ya si dị, anyị na -eche eluigwe ọhụrụ na ụwa ọhụrụ nke ezi omume bi n'ime ya.
|
Nuyi garuu akka abdii inni nuuf kenneetti bantiiwwan waaqaa haaraa, lafa haaraas warra qajeelummaan keessa buufatu ni eegganna.
|
1.175807 |
Iji maatụ, onye dị afọ 69 ga-atụ anya ibikwa afọ 17 ọzọ.
|
Fakkeenyaaf, namni umuriin waggaa 69 tarii waggaa 17 kan biraa akka jiraatu eegama.
|
1.17572 |
Nka bu kwa ihe-àmà: na Chineke nyere ayi ndu ebighi-ebi, na ndu diri Ọkpara-Ya.
|
Dhuga-bayiisni sunis isa kana; Waaqayyo jireenna barabaraa nuu kenneera; jireenni sunis Ilma isaa keessa jira.
|
1.175447 |
Ọ bụrụ na Chineke dịịrị anyị, ònye ga-emegide anyị? ~ Ndị Rom 8:31
|
Waaqayyo nu waliin yoo ta'e eenyutu nu morma - Roomee 8:31 → Qulqulluu Phaawuloos
|
1.174038 |
Eji m mmiri mee unu baptizim , ma ọ ga- eji mmụọ nsọ mee unu baptizim .
|
8 Ani bishaaniinan isin cuu phe; inni garuu hafuura qulqulluudhaan isin in cuupha" jedhee labse.
|
1.17309 |
Ụbọchị Onyenwe anyị ga -abịa dị ka onye ohi, mgbe ahụ ka eluigwe ga -eji ụzụ na -agabiga, a ga -agbakwa ihe ndị dị n'eluigwe ọkụ ma gbazee, a ga -ekpughekwa ụwa na ọrụ ndị a na -arụ na ya.
|
Guyyaan Gooftaa immoo akka hattuun dhuftutti ni dhufa; guyyaa sanatti bantiiwwan waaqaa sagalee guddisee diduchuun ni dhidhimu; ijoon uumama lubbuu hin qabne hundinuu ho'a ibiddaatiin wal ni gad dhiisa; lafti, wanti isa irratti hojjetame hundinuus gubatanii ni badu.
|
1.172886 |
ma anamatukwasi obim nime Onye-nwe-ayi na mu onwem gābia kwa ọsọsọ.
|
Inka akka nti ra nen ni lanja ni ani andhi.
|
1.172757 |
32 Iwọ o mọ otitọ, otitọ yio si sọ ọ di omnira.
|
32 Dhugicha in hubattu; dhugichis birmaduu isin in baasa" jedhe*.
|
1.172689 |
27 N'ihi na "Chineke edowo ihe niile n'okpuru ụkwụ ya."
|
27 Sababiin isaas Waaqayyo, "wantoonni hundi miilla isaa jalatti akka isaaf bitaman godheera."
|
1.172279 |
25 N'ihi na ọ ga -abụrịrị eze ruo mgbe o debere ndị iro ya niile n'okpuru ụkwụ ya.
|
25 Sababiin isaas, inni hanga Waaqayyo diinota isaa hunda miilla isaa jala godhutti mootii taʼee bulchuu qaba.
|
1.17217 |
O wee sị eze: 'Biko atụla egwu hie nne.
|
Sidaa ayuu yidhi Boqor Cabdikariin Cali Garaad.
|
1.171792 |
Mgbe ahụ, ị ga na-eje ije n'ụzọ gị n'obi iru ala, ọbụna ụkwụ gị agaghị akpọ n'ihe ọ bụla.
|
Yommus ati nagaadhaan karaa kee irra in adeemta, miilli kees hin gufatu.
|
1.171736 |
The ala akụ nkwa bụ mgbe ahụ nakwa n'ihi na ụlọ ọrụ ndị ahụ.
|
Wa fid-dun-yaa zaahidiin.
|
1.17065 |
O chukwu nna!
|
bam! baam! baam!
|
1.170491 |
Í nweghị ike ị ga- eji chee nche ruo otu awa ?
|
Sa'aatii tokkittiif illee dammaquu hin dandeenyee?
|
1.169342 |
" (Matiu 7:19) Ee, a ga-egbutu okpukpe ụgha ma bibie ya!
|
(Maatewos 7:19) Eeyyee, amantiin sobaa ni murama; ni balleeffamas!
|
1.168897 |
24 Chineke bụ mmụọ, ndị na-efe ya aghaghị ife ofufe na mmụọ na n'eziokwu. "
|
4:24 "Waaqayyo hafuura; warri isaaf sagadanis hafuuraa fi dhugaadhaan isaaf sagaduun in ta'aaf ittiin jedhe."
|
1.167796 |
Ka o sina dị, ọ bụghị uche m, kama nke gị. "
|
Garuu wanti ati jaallatte has ta'u malee, waan ani jaalladhu miti" jedhe.
|
1.167751 |
ma ọ bụrụ na unu adịghị agbaghara ndị mmadụ njehie ha , Nna unu agaghịkwa na- agbaghara unu njehie unu .
|
Ha ta'uu malee kan birootiif dhiifama gochuu yoo baatan, abbaan keessa cubbuu keessan dhiifama isini hin godhu.
|
1.167253 |
"Ọ Bụ Chineke Na-eme Ka O Too.
|
Waaqatu namaa guddisa.
|
1.167211 |
Unu atula egwu ndi na-egbu anu ahu, ma ha apughi igbu mkpuruobi.
|
Gooftaa Yesus "Warra foon namaa ajjeesanii lubbuu garuu ajjeesuu hin dandeenye hin sodaatinaa!
|
1.1663 |
46: 5 Ònye bụ ihe ọzọ na kpafuo karịa ọ na-akpọku n'elu, ọzọ karịa Allah, ndị ga-aza ya ruo Ụbọchị Mbilite n'Ọnwụ, bụ ndị na-n'ezie, heedless nke ha na-arịọsi ike ?
|
"Nama Rabbiin ala waan hanga Guyyaa Qiyaamaatti homaa isaaf hin awwaannee fi isaan (warri kadhataman) kadhaa isaanii irraa dagatoo ta'an gabbaru caalaa jallataan eenyu?
|
1.166272 |
5 Ee, anyị ga-emeli ka Jizọs, n'ihi na e kekwara anyịnwa n'onyinyo Chineke.
|
5 Eeyyee, nutis fakkaattii Waaqayyootiin waan uumamneef fakkeenya Yesuus hordofuu ni dandeenya.
|
1.166046 |
" Atụla egwu , n' ihi na m nọnyeere gị .
|
"Egaa ani sii wajjin waanan jiruuf hin sodaatin!
|
1.165894 |
34 Jisus zara ha, si, N'ezie asim unu, Onye ọ bula nke nēme nmehie bu orù nke nmehie.
|
34 Yesuusis deebisee akkana isaaniin jedhe: "Dhuguma dhuguman isiniin jedha, namni cubbuu hojjetu hundi garbicha cubbuu ti.
|
1.165388 |
N' ezie , ana m asị unu , Ha enwetazuwo ụgwọ ọrụ ha .
|
Dhuguman isinitti hima; Isaan gatii isaanii argataniiru.
|
1.165301 |
Ma ọ bụrụ na anyị bụ ụmụaka, mgbe ahụ anyị bụ ndị nketa: ndị nketa nke Chineke na ndị ha na Kraịst na - eketakọ ihe - ọ bụrụ n'ezie anyị so Ya taa ahụhụ, ka e wee mee ka anyị na Ya dị-ebube. "
|
Nuyi ijoollee Waaqayyoo erga taanee, warra waan hundumaa argatan in taana; waan kana hundumaas Waaqayyoo biraa in arganna; Kristosii wajjin erga dhiphannee, isaa wajjin immoo ulfaachuudhaaf, waan Kristos argatu hundumaas isaa wajjin in arganna.
|
1.16518 |
Ya mere, ị ga-enweta Ike Ọnwa, ma ị gaghị enwe ike ịchọpụta alaeze ahụ.
|
Watar hamnaa lanakuu nan naminal khaa siriin.
|
1.164704 |
Ma nke o bula n'ime ha e nweghi ike ida n'ala, ma o buru na Nna unu amaghi.
|
Isaan keessaa tokkoyyuu fedhii Abbaa keessanii malee lafa hin buutu.
|
1.164418 |
O bidoro izi ha ihe sị,
|
jedhee isaani barsiisuu jalqabe:
|
1.164309 |
11:33 Oh, ogbu mmiri nke richness nke amamihe na ihe ọmụma nke Chineke!
|
11:33-34:- "Badhaadhummaan araara Waaqayyoo hammam guddata!
|
1.16416 |
Na-anọchi anya onye na-ere ọkụ n'aka Chineke, a na-akpọ yaihe na-enwu enwu.
|
Waaqayyo akkuma pellem pro inferno Bakka qulqulluu.
|
1.16384 |
23 Ya mere ndị mụrụ ya kwuru, sị, "O meela agadi.
|
23 Kanaaf abbaa fi haatii isaa, "inni nama guddaadha; isuma gaafadhaa" jedhan.
|
1.163746 |
"M na-enye ha (ndị na-eso m) ndụ ebighi ebi na ha agaghi-ala n'iyi, ọ dịghịkwa onye ga-apụnara ha n'aka m.
|
Ani jireenya barabaraa isaaniif nan kenna, isaan bara baraan hin badan, namni tokko illee harka koo keessaa isaan hin butatu."
|
1.163737 |
Ugbu a , ana m enyefe unu n' aka Chineke nakwa n' ozi nke obiọma ya na- erughịrị mmadụ , bụ́ ozi nke pụrụ iwuli unu elu , nyekwa unu ihe nketa ahụ n' etiti ndị niile e doro nsọ .
|
"Ammas harka Waaqayyo isa isin jabeessu, dubbii ayyaana isaa isa qulqulloota isaa hunduma gidduutti dhaala isiniif kennuu dandda'uttis isin nan kennadha.
|
1.163436 |
Ọ dịrịghị mmadụ nke na-eje ije ọbụna iduzi nzọụkwụ ya.
|
Namni akeeka jireenya isaatii of harka galfachuu, karaa jireenya isaatiis ofii isaatiin geggeeffachuu akka hin dandeenye ani beeka.
|
1.163238 |
Ma aga m agwa gị ihe ndị ahụ e dere n'akwụkwọ nke eziokwu.
|
"Waan isa dura jiru kan dhugoomsu ta'e kitaaba dhugaan sirratti buuse.
|
1.163035 |
Okwuru sị, lee, "Eluigwe na ụwa ga-agafe, mana okwu m
|
Inni akkas jedha, ilaala, "Samiifi lafti ni darbu, jechootni koo garuu hin darban.
|
1.16226 |
Jizọs Kraịst bụ otu onye ahụ ọ bụ ụnyaahụ na taa , ruokwa mgbe ebighị ebi .
|
Yesus Kristos kaleessa isuma ture, hara'as bara baraanis isuna sana!
|
1.162244 |
N' ihi na a mụwo unu ọzọ site ná mkpụrụ na- enye ndụ , nke na- apụghị ire ure , ọ bụghị site na nke pụrụ ire ure , site n' okwu Chineke bụ́ onye dị ndụ ma na- adịru mgbe ebighị ebi .
|
Isin sanyii baduttii utuu hin ta'iin, sanyii hin badnettii Sagalee Waaqayyo isa jiraataa fi isa akka jirutti hafuun haaraa taatanii dhalattaniittu.
|
1.162083 |
N' ezie , enwere m obi ike n' ime Onyenwe anyị na mụ onwe m ga- abịa n' oge na- adịghị anya .
|
Inka akka nti ra nen ni lanja ni ani andhi.
|
1.161925 |
Kedu ihe ma ọ bụ onye ka ị na-efe ofufe?
|
Y Yaa ilmaan Oromoo maallif teteessanii?
|
Subsets and Splits
No community queries yet
The top public SQL queries from the community will appear here once available.