score
float32 1.04
1.25
⌀ | Bambara
stringlengths 10
494
| Igbo
stringlengths 9
486
⌀ |
---|---|---|
1.249801 |
Aw kòni b'a fè o cè joli hakè ka bin an kan." 29 Pierè ni ciden tòw y'a jaabi ko: "Wajibi don an ka Ala kan minè ka tèmèn mògòw ta kan.
|
5:29 Ma Pita na ndi-ozi zara, si: "Ọ dị mkpa irubere Chineke isi, karịa ikom.
|
1.248224 |
15 Hɛrɛ Kibaru Duman bɛ labɛnni min di, o ka kɛ aw ka sabara ye.
|
Meenụ ka njikere unu mgbe nile ikwusa ozi ọma nke udo bụrụ ihe dị ka akpụkpọ e yikwasịrị nꞌụkwụ unu.
|
1.24597 |
O bèè n'a ta, hali u kelen tè bin duguma ni aw Fa Ala ma sòn.
|
Ma nke o bula n'ime ha e nweghi ike ida n'ala, ma o buru na Nna unu amaghi.
|
1.245611 |
Fangaba tun bè a ka kumaw ni a ka kèwalew la.
|
N' eziokwu , ọ dị ike n' okwu na n' omume .
|
1.24554 |
15 Tɛ mekɛ ne amuala a yɛsi bɛdabɛ mɔɔ yɛkulo bɛ la anwo abotane a.
|
15 Ọ bụghị mgbe niile ka anyị na-enwere ndị anyị hụrụ n'anya ndidi.
|
1.244444 |
28 Mɔgɔ min bɛ Musa ka sariya tiɲɛ, o bɛ faga seere fila wala saba ka kuma kosɔn, hinɛ tɛna kɛ a la.
|
Onye ọ bụla leghaara Iwu Mozis anya na-anwụ n'enweghị ọmịiko na akaebe mmadụ abụọ ma ọ bụ atọ gbara.
|
1.244269 |
Zɔhane ati bɛmmasulo, ɔluakɛ bɛsonle bolɛ kpole bɛtɛla nyamenleakatiba dɔɔnwo."
|
Ya mere, unu atula egwu; ọnu-ahia unu onwe-unu kariri nke ọtutu egwele.
|
1.24412 |
Jɔnkɛ dannamɔgɔ hakiliman ye jɔni ye?
|
Nye Bụ Ohu ahụ Kwesịrị Ntụkwasị Obi, Onye Nwekwara Uche?
|
1.244051 |
Yesu y'a fò u ye ko: "Ayiwa, sebaaya min b'a to ne bè nin kow kè, ne fana tèna o fò aw ye."
|
Jisọs zakwara ha sị, "Mụ onwe m agaghị agwakwa unu onye nyere m ike ime ihe ndị a."
|
1.243652 |
O bèè n'a ta, hali u kelen tè bin duguma ni aw Fa Ala ma sòn.
|
Mana otu n'ime ha agaghi ada n'ala ma o buru na o bughi uche Nna unu.
|
1.243309 |
Fangaba tun bɛ a ka kumaw ni a ka kɛwalew la.
|
N' eziokwu , ọ dị ike n' okwu na n' omume .
|
1.243262 |
Jɛ jumɛn bɛ tilennenya ni juguya cɛ?
|
Nꞌihi na gịnị ka ezi omume na ihe ọjọọ nwekọrọ?
|
1.242423 |
Ne bɛ aw ci ka taa i n'a fɔ sagadenw bɛ taa waraw cɛma.
|
"Ana m ezipụ unu dị ka a ga-asị na ọ bụ atụrụ ka m na-ezipụ nꞌetiti agụ.
|
1.242049 |
11 O de kosòn, a kèra ne bolo wo, a kèra olu bolo wo, an bè min waajuli kè ani aw dara min na, o ko don.
|
Otú ọ dị , ma ọ̀ bụ m ma ọ̀ bụ ha , otú ahụ ka anyị na- ekwusa , otú ahụkwa ka unu kweere .
|
1.241962 |
Ne tun bɛ sigi Alabatosoba kɔnɔ don o don ka mɔgɔw kalan yen, aw dun ma ne minɛ.
|
53 Mgbe mụ na unu nọ kwa ụbọchị n'ụlọ nsọ, unu esetịghị m aka.
|
1.24164 |
36 I kana i kali i yèrè kunkolo fana la, k'a masòrò i tè se ka i kunsigi kelen jèya wala k'a fin.
|
Ejikwala isi gị aṅụ iyi nꞌihi na ị pụghị ime ka otu agịrị isi gị dị ọcha ma ọ bụ dị oji.
|
1.241504 |
Mɔgɔ Denkɛ bɛ na don min na, a na kɛ o cogo la.
|
Ọ ga-abụ otu ihe ahụ maka ụwa mgbe a kpughere Nwa nke mmadụ (ụbọchị ikpe).
|
1.240425 |
Sariya ni kiraw bɛ a seereya kɛ.
|
Akaebe ya kwekọrịtara n'Iwu na ndị amụma.
|
1.240098 |
Ɔwɔ, siyaw fana ka Ala don, 30 k'a masɔrɔ min bɛ jo di bolokolenw ma dannaya fɛ, ka jo di bolokobaliw fana ma dannaya barika la, o ye Ala kelenpe de ye.
|
ma ọ bụrụ n' ezie na Chineke bụ otu , bụ́ onye ga- akpọ ndị e biri úgwù ndị ezi omume n' ihi okwukwe , kpọọkwa ndị a na- ebighị úgwù ndị ezi omume site n' okwukwe ha .
|
1.238274 |
14 A' ye aw jɔ, aw cɛsirilen ni tiɲɛ ye, ka tilennenya nɛgɛdulɔki dɔn aw kan na.
|
14 Guzosie ike, yikwasịnụ eziokwu nke ọma, yirikwa ihe mgbochi obi nke ezi omume.
|
1.238204 |
64 Nka dɔw bɛ aw cɛma minnu ma dannaya kɛ."
|
64 Ma ufọdu nime unu nēkweghi ekwe.
|
1.2379 |
18 "Ne tɛna aw to falatɔw ye, ne bɛ na aw yɔrɔ.
|
18 "Agaghị m ahapụ gị dị ka ụmụ mgbei; A ga m abiakwute gi.
|
1.237669 |
Fa bɛ fɛn o fɛn kɛ, a Denkɛ fana bɛ o yɛrɛ de kɛ.
|
N'ihi na ihe ọ bụla Nna na -eme, nke ahụ ka Ọkpara ya na -emekwa.
|
1.236705 |
naa Tesaloniki ca fɛnnɛ Arisitariki naa Sekɔndusi,
|
Ọ bụladị mgbe m nọ na Tesalonika, ụnụ ziteere m enyemaka ugboro ugboro.
|
1.236428 |
Ni i bɛ nin cɛ sɛgɛsɛgɛ, an bɛ a sendon ko minnu na, i na o kow dɔn tiɲɛ ye." 9 Yahutuw sɔnna a sendonni kow ma, ko o kow bɛɛ kɛra ten.
|
Site n'inyocha ya n'onwe gị ị ga-achọpụta ihe ndị a niile anyị na-ebo ya ebubo ya."
|
1.236262 |
29 Minnu bè kiraya kè, olu la mògò fila wala saba ka kuma, mògò tòw ka o kumaw sègèsègè.
|
Ndị amụma abụọ ma ọ bụ atọ kwesịrị ikwu okwu, ndị ọzọ kwesịkwara iji nlezianya tụlee ihe a na-ekwu.
|
1.235544 |
ZAKI 5:19 _ N badenw, n'aw dɔ filila ka tiɲɛ sira bila, ni min kɛra sababu ye k'a kɔsegi,
|
Ụmụnna m , ọ bụrụ na e duhie onye ọ bụla n' etiti unu , o wee hapụ eziokwu , onye ọzọ ewee mee ka ọ lọghachite ,
|
1.233861 |
Min b'a fɛ, o ka ɲɛnamaya ji min gansan.
|
Onye ọ bụla nke akpịrị na- akpọ nkụ , ya bịakwa; onye ọ bụla nke chọrọ , ya nara mmiri nke ndụ ahụ n' efu .
|
1.233804 |
33 Minnu bè ko ɲuman kè aw ye, ni aw bè ko ɲuman kè olu dama ye, aw na mun tanuli sòrò o la?
|
33 Ọ buru kwa na unu eme ezi ihe nye ndi n tome ezi ihe nye unu, àha ekele gini diri unu?
|
1.233389 |
38Bari ne jigi b'a la ko hali saya yɛrɛ, walima sijan, walima mɛlɛkɛw, walima jinaw, walima fɛɛn minw be diɲɛ na bii, walima minw bena kɛ yen sini, walima setigiw,
|
N' ihi na ekwetara m na ọnwụ ma ọ bụ ndụ ma ọ bụ ndị mmụọ ozi ma ọ bụ ọchịchị ma ọ bụ ihe ndị dị ugbu a ma ọ bụ ihe ndị gaje ịbịa ma ọ bụ ike
|
1.233032 |
11 Ne b'a fɔ aw ye ko mɔgɔ caman bɛ na ka bɔ kɔrɔn ni tilebin fɛ, olu ni Ibrahima ni Isaka ani Yakuba na u sigi dumuni la sankolo masaya kɔnɔ.
|
Ma ana m asị unu na ọtụtụ ndị si n' ebe ọwụwa anyanwụ na n' ebe ọdịda anyanwụ ga- abịa soro Ebreham na Aịzik na Jekọb nọdụ na- eri ihe na tebụl n' alaeze eluigwe;
|
1.232931 |
29Min kɛra kirayako ye, mɔgɔ fila, walima saba ka kirayakuma fɔ, tɔw k'o kɔrɔ sɛgɛsɛgɛ.
|
Ndị amụma abụọ ma ọ bụ atọ kwesịrị ikwu okwu, ndị ọzọ kwesịkwara iji nlezianya tụlee ihe a na-ekwu.
|
1.231771 |
24 Ne dara a la Matigi la ko sɔɔni ne yɛrɛ bɛ taa bɔ aw ye.
|
N' ezie , enwere m obi ike n' ime Onyenwe anyị na mụ onwe m ga- abịa n' oge na- adịghị anya .
|
1.231256 |
Nka ne b'a dɔn, ani ne bɛ a ka kumaw mara.
|
Ma amaara m ya, ma debe okwu ya.
|
1.230977 |
25 Nka min bɛ aw bolo, aw ka o minɛ kosɛbɛ sani ne ka na.
|
25 Naanị jide ihe i nwere ruo mgbe m ga -abịa.
|
1.230694 |
Yesu y'a fò u ye ko: "Ayiwa, sebaaya min b'a to ne bè nin kow kè, ne fana tèna o fò aw ye."
|
Jisus we si ha, Mu onwem agaghi-agwa kwa unu aha ike M'ji eme ihe ndia.
|
1.230606 |
Siran kobaw ni taamashyɛnbaw na ye ka bɔ sankolo la.
|
A ga-ahụ ihe ga-eweta egwu na mbara eluigwe na ihe ngosi dị egwu.
|
1.23035 |
37 K'a masɔrɔ "Waati dɔɔnin na tɛmɛn fɔlɔ, a tuma man jan tun, min ka kan ka na, o bɛ na, a tɛna mɛn.
|
N' ihi na ọ fọdụrụ " nnọọ nwa oge , " ' onye ahụ nke na- abịa ga- abịarutekwa , ọ gaghịkwa egbu oge .
|
1.229816 |
Mɔgɔ caman tugura a nɔfɛ.
|
Ma ọtụtụ ndị mmadụ sooro ya.
|
1.229733 |
3 O de kosòn balimaw, aw ka cè woloèula ɲènatòmò aw la, minnu tògò ɲuman bè fò mògòw bèè fè, ni u falen bè Ni Senu ani hakilitigiya la, an na olu don nin baara la.
|
Kama, umu-nna-ayi, chọputanu n'etiti unu ndikom asa ndi ab͕ara ha ezi àmà, ndi juputara na Mọ Nsọ na amam-ihe, ndi ayi gēme ndi-isi n'ọlu a di nkpà.
|
1.229249 |
Mɔgɔw tena kɛlɛ kɛcogo dege tugu.
|
Ị gaghị amụta otú e si alụ ọgụ.
|
1.228761 |
24 Ne dara a la Matigi la ko sɔɔni ne yɛrɛ bɛ taa bɔ aw ye.
|
ma anamatukwasi obim nime Onye-nwe-ayi na mu onwem gābia kwa ọsọsọ.
|
1.228665 |
O kò, u y'a fò Paul ye ko: "An balimakè, i ɲè b'a la ko Yahutu caman-caman kèra dannabaaw ye, u bèè dusu bè sariya ko la.
|
Mgbe ha nụsịrị ihe a , ha malitere inye Chineke otuto , ha gwakwara ya , sị: " Nwanna , ị na- ahụ ọtụtụ puku ndị kwere ekwe e nwere n' etiti ndị Juu; ha niile na- anụkwara Iwu ahụ ọkụ n' obi .
|
1.228533 |
Ni suw tè kunun, "an ka dumuni kè ka minni kè, katuguni sini an na sa." 33 Aw kana aw yèrèw lafili.
|
Ọ bụrụ na a gaghị akpọlite ndị nwụrụ anwụ, "ka anyị rie ma ṅụọ, n'ihi na echi ka anyị ga-anwụ."+ 33 Unu ekwela ka e duhie unu.
|
1.228315 |
4 Dugu kònò mògòw kan tilara, u dòw tun bè Yahutuw fè, dòw tun bè cidenw fè.
|
4 Ma ìgwè ndị obodo ahụ kewara: akụkụ ndị Juu raara ndị ọzọ, ụfọdụ na ndịozi.
|
1.228257 |
1 Ne balimaw, aw caman kana kɛ karamɔgɔ ye, k'a masɔrɔ aw y'a dɔn ko an minnu ye karamɔgɔw ye, kiri na gɛlɛya an ma.
|
Ụmụnna m , ọ bụghị ọtụtụ n' ime unu kwesịrị ịbụ ndị ozizi , ebe anyị maara na anyị ga- anata ikpe ka ukwuu .
|
1.228048 |
Ni an bɛ ka kɔrɔbaya, an bɛ ɲininkaliw kɛ ka taa a fɛ.
|
Ka anyị na-etolite, anyị na-anọgide na-ajụ ajụjụ.
|
1.227748 |
Yesu y'a fò u ye ko: "Ayiwa, sebaaya min b'a to ne bè nin kow kè, ne fana tèna o fò aw ye."
|
Jesu asị ha, Mụ onwe m agaghịkwa agwa ụnụ ike m ji eme ihe ndị a niile.
|
1.227463 |
Ne bɛ aw ci ka taa i n'a fɔ sagadenw bɛ taa waraw cɛma.
|
Ana m ezipụ unu dị ka ụmụ atụrụ n' etiti anụ ọhịa wolf .
|
1.226982 |
17 E koni, i bɛ i yɛrɛ wele Yahutu, i bɛ i jigi da sariya kan ka i yɛrɛ bonya Ala ko la.
|
Ma , ọ bụrụ na ị bụ onye Juu n' aha ma na- adabere n' iwu , jirikwa Chineke na- anya isi ,
|
1.226695 |
ga ada lagi ni yg modif feroza??
|
Na onye site na mba nwere ike ịbụ onye aha ya bụ Farhat?
|
1.226685 |
A ye mògò minnu sòrò yen, a ye lafiɲè don saba kè ka kuma olu fè Kitabu kònò kumaw la.
|
Na maka ụbọchị izu ike atọ ọ rụrụ ụka na ha gbasara Akwụkwọ Nsọ,
|
1.226458 |
14 Siya tɔw kɔni, sariya tɛ minnu fɛ, ni olu bɛ taama ka kɛɲɛ ni sariya ye u yɛrɛma, olu kɛra sariya ye u yɛrɛw ye, hali k'a sɔrɔ sariya tɛ u fɛ.
|
Nꞌezie, mgbe ndị mba ọzọ na-enweghị iwu sitere nꞌobi ha mee ihe iwu kwuru, o gosiri na ha bụ inwu nye onwe ha, ọ bụ ezie na ha enweghị iwu ahụ e dere ede.
|
1.22582 |
Aw bɛ a caman fiyɛ ni ninakili fereke ka jugu
|
Ntaramahụhụ e nyere ya site ihe ka ọtụtụ ezuola.
|
1.225208 |
18 Ne bè barika da Ala ye k'a masòrò ne bè kan wèrèw fò ka tèmèn aw bèè kan.
|
18 Ana m ekele Chineke na m na -asụ asụsụ karịa unu niile.
|
1.225036 |
a b'a ka danfɛnw lɔn.
|
onye kere ha ma,
|
1.224853 |
18 Ne bɛ barika da Ala ye k'a masɔrɔ ne bɛ kan wɛrɛw fɔ ka tɛmɛn aw bɛɛ kan.
|
18 Ana m ekele Chineke na m na -asụ asụsụ karịa unu niile.
|
1.224688 |
Yuhana ye a ka kalandenw la fila wele 19 ka u ci ka taa Matigi sègèrè k'a ɲininka ko: "A fòra ko min bè na, e don wa, wala an ka dò wèrè ɲènafilè?" 20 O cèw sera Yesu yòrò tuma min na, u y'a fò a ye ko: "Yuhana Batiselikèla ye an ci ka na i ɲininka ko: 'A fòra ko min bè na, e don wa wala an ka dò wèrè ɲènafilè?' " 21 O waati yèrè la, Yesu ye mògò caman ka banaw ni u ka tòòrò kow kènèya, ka jinèw gèn ka bò u la, ka fiyentò caman ɲèw yèlè.
|
20 Na mgbe ndị ikom ahụ bịakwutere ya, ha sịrị, "Jọn Onye Na -eme Baptizim zitere anyị ka anyị bịakwute gị, na -asị, 'Ọ bụ gị bụ onye ahụ na -abịa, ka anyị ga -achọ onye ọzọ? '"
|
1.224127 |
Ni den bɛ aw sin na, aw bɛ fura in to yen.
|
Ya mere Ọ bụrụ na Ọkpara ga-eme ka ụnụ pụọ n'orù, ụnụ ga-abụ ndị pụwòrò n'orù n'ezie.
|
1.223992 |
n'ala sɔnna, an bɛna taa.
|
Anyị ga- eme nke a , ma ọ bụrụ na Chineke ekwe .
|
1.223853 |
Ne yɛrɛ ka tilennenya min bɛ sɔrɔ sariya la, o nɔ tɛ, fɔ tilennenya min bɛ sɔrɔ dannaya fɛ Krisita la.
|
ewe hum nime Ya, nēnweghi ezi omume ọ bula nke akam, bú nke sitere n'iwu, kama nēnwe ezi omume ahu nke okwukwe ekwere na Kraist nēweta, bú ezi omume ahu nke sitere na Chineke n'elu okwukwe:
|
1.223686 |
lnli1cl6 lnli1cl3 lnli1cld lnli1cl5 lnli1clz lnli1clj lnli1clw lnli1clm lnli1cle lnli1cl0 lnli1clv lnli1cig lnli1cic lnli1ci1 lnli1cir lnli1ci2 lnli1cio lnli1ciy lnli1ci4 lnli1cih lnli1cil lnli1cii lnli1ci8 lnli1cib lnli1ciq lnli1ci9 lnli1cis lnli1cip lnli1cia lnli1cix lnli1ci7 lnli1ciu lnli1cif lnli1cin lnli1cit
|
mgbnc4 mgbncx mgbnc7 mgbnca mgbncb mgbncw mgbnce mgbnc5 mgbncn mgbnch mgbnc1 mgbnc3 mgbn6g mgbn6z mgbn6j mgbn6s mgbn6u mgbn68 mgbn64 mgbn6x mgbn67 mgbn6a mgbn6b mgbn6w mgbn6e mgbn65 mgbn6n mgbn6h mgbn61 mgbn63 mgbnrg mgbnrz mgbnrj mgbnrs mgbnru mgbnr8 mgbnr4 mgbnrx mgbnr7 mgbnra mgbnrb
|
1.223439 |
"Tenlenema bava azɛlɛ ne ayɛ bɛ ɛdeɛ, na bɛadɛnla zolɛ dahuu." - Edwɛndolɛ 37:29.
|
"Ndị ezi omume ga-enweta ụwa, ha ga-ebikwa n'elu ya ruo mgbe ebighị ebi." - Abụ Ọma 37:29
|
1.222923 |
2"I k'i faa n'i baa boɲa," (o le ye sariya fɔlɔ ye dadili tara ka la min kan),
|
" Sọpụrụ nna gị na nne gị "; nke bụ́ ihe mbụ e nyere n' iwu nke nwere nkwa:
|
1.222871 |
2 I ka kɔlɔsili kɛ, a tɔ min bɛ ɲini ka sa, i ka o sabati, katuguni ne ma i ka ko kɛtaw dafalen sɔrɔ ne ka Ala ɲɛ kɔrɔ.
|
2 Teta, mee ka ihe fọdụrụ na nke na -aga ịnwụ sie ike, n'ihi na ahụghị m ọrụ gị ka ọ zuru oke n'anya Chineke m.
|
1.222224 |
13 Balimaw, ni diɲɛ bɛ aw koniya, aw kana kabakoya o la.
|
Ụmụnna m , ya ejula unu anya na ụwa kpọrọ unu asị .
|
1.222181 |
Yesu y'a fò u ye ko: "Ayiwa, sebaaya min b'a to ne bè nin kow kè, ne fana tèna o fò aw ye."
|
Jizọs wee sị ha: " M gaghịkwa agwa unu ikike m ji eme ihe ndị a .
|
1.221535 |
4 An ye aw bila ko min na, an jɛyalen bɛ a la Matigi la ko aw bɛ o kɛ, ko aw na to ka o kɛ fana.
|
Anyị nwekwara obi ike n' ebe unu nọ n' ime Onyenwe anyị , na unu na- eme ihe anyị nyere n' iwu , na unu ga na- emekwa ya .
|
1.221284 |
Ne denkɛ Marka fana bɛ aw fo.
|
Mak, ezi nwa m nwoke na-ekelekwa unu.
|
1.220878 |
Min sigilen bè dumuni na, o tè wa?
|
Ọ́ bụghị onye nọ na- eri ihe na tebụl ?
|
1.220568 |
"O seereya filè nin ye, ko Ala ye nyènamaya banbali di an ma, o nyènamaya bè sòrò a Denkè la.
|
Nka bu kwa ihe-àmà: na Chineke nyere ayi ndu ebighi-ebi, na ndu diri Ọkpara-Ya.
|
1.220339 |
Ityeko camo nyig yat ma onoŋo aciki ni pe icam-mi ce?"
|
I rie nkpuru sitere n'osisi ahu nke M'nyere gi iwu ka i ghara iri?
|
1.220262 |
17 Tiɲɛ la ne b'a fɔ aw ye ko kira caman ni mɔgɔ tilennen caman tun b'a fɛ ka aw ka yetaw ye, nka u ma u ye, ka aw ka mɛntaw mɛn, nka u ma u mɛn.
|
Nꞌihi na ọ bụ eziokwu ka m na-ekwu mgbe m na-agwa unu sị, ọtụtụ ndị amụma na ndị ezi omume ka ọ gụrụ agụụ ịhụ ihe ndị a anya unu na-ahụ ugbu a, na ịnụ ihe ndị a ntị unu na-anụ, ma ha enweghị ike.
|
1.22015 |
Min sigilen bɛ dumuni na, o tɛ wa?
|
Ọ́ bụghị onye nọ na- eri ihe na tebụl ?
|
1.219708 |
Yesu y'a fɔ ko: "Ɲɛnamaya banbali ye nin de ye ko, u bɛ e dɔn ko i ye Ala sɛbɛ kelenpe ye, ka Yesu Krisita dɔn, i ye o min ci."
|
Jizọs kwuru, sị: "Nke a pụtara ndụ ebighị ebi, ha inweta ihe ọmụma banyere gị, bụ́ nanị ezi Chineke ahụ, nakwa banyere onye ahụ i zitere, bụ́ Jizọs Kraịst."
|
1.219576 |
11 Ne b'a fɔ aw ye ko mɔgɔ caman bɛ na ka bɔ kɔrɔn ni tilebin fɛ, olu ni Ibrahima ni Isaka ani Yakuba na u sigi dumuni la sankolo masaya kɔnɔ.
|
Agwa m unu, otutu ga-esi n'owuwa anyanwu na n'odida anyanwu bia nonyere Abraham, Aizik na Jekob n'oche n'alaeze eluigwe,
|
1.21907 |
Yesu y'a fò u ye ko: "Ayiwa, sebaaya min b'a to ne bè nin kow kè, ne fana tèna o fò aw ye."
|
Jizọs wee sị ha: " M gaghịkwa agwa unu ikike m ji na- eme ihe ndị a .
|
1.218569 |
A dagalen bɛ an ka nisɔngɔ sara Romɛ masakɛ ye wa, wala o dagalen tɛ?
|
O kwesiri ekwesị ịtụ ụtụ nye Siza, ka ọ bụ na o kwesịghị?"
|
1.218381 |
18 Ne bè barika da Ala ye k'a masòrò ne bè kan wèrèw fò ka tèmèn aw bèè kan.
|
Ana m ekele Chineke na m na -asụ asụsụ karịa unu niile.
|
1.217815 |
(Yuhana 3:36) An bɛ se k'a jira cogo jumɛn na ko an dalen bɛ Yesu la?
|
(Jọn 3:36) Olee otú anyị pụrụ isi gosipụta okwukwe n'ebe Jizọs nọ?
|
1.217671 |
I bɛna a dɔn cogo min na Yesu ka ɲɛnamaya ni a ka saya bɛ se ka i nafa.
|
Ị ga-amụta otú ndụ na ọnwụ Jizọs nwere ike isi baara gị uru.
|
1.217664 |
34 Aw yèrèw b'a dòn ko ne ye baara kè ni ne yèrè bolow ye ka ne ni ne taamaɲògònw mago ɲè.
|
34 Unu onwe unu maara na aka ndị a gboro mkpa m na ndị mụ na ha nọ.
|
1.217275 |
Allah i3awenkom ila kountou ghadyin
|
Allah bụ naanị otu, ọ bụghị atọ!
|
1.217051 |
Ne bɛ se ka ne ka filiw labɛn cogo di?
|
Olee Otú M Ga-esi Mezie Ihe M Mejọrọ?
|
1.216814 |
u te se ka bɔ ɲɔgɔn na.
|
Ha ga-ahụ enweghị ụzọ mgbapụ na ya .
|
1.21678 |
29 Minnu bɛ kiraya kɛ, olu la mɔgɔ fila wala saba ka kuma, mɔgɔ tɔw ka o kumaw sɛgɛsɛgɛ.
|
Ndị amụma abụọ ma ọ bụ atọ kwesịrị ikwu okwu, ndị ọzọ kwesịkwara iji nlezianya tụlee ihe a na-ekwu.
|
1.216643 |
18 Ne bè barika da Ala ye k'a masòrò ne bè kan wèrèw fò ka tèmèn aw bèè kan.
|
Ana m ekele Chineke na ana m ekwu okwu n' asụsụ dị iche iche karịa otú unu niile na- ekwu .
|
1.216295 |
Ni den bɛ aw sin na, aw bɛ fura in to yen.
|
Ya mere , ọ bụrụ na Ọkpara ahụ emee ka unu nwere onwe unu , unu ga- enwere onwe unu n' ezie .
|
1.215413 |
29 Minnu bè kiraya kè, olu la mògò fila wala saba ka kuma, mògò tòw ka o kumaw sègèsègè.
|
Ka ndị amụma abụọ ma ọ bụ atọ kwuokwa okwu , ka ndị ọzọ chọpụtakwa ihe ọ pụtara .
|
1.214208 |
21 E dun, e min bɛ mɔgɔ tɔw kalan, i tɛ i yɛrɛ kalan wa?
|
21 Gi onwe-gi, onye n teachzí onye ọzọ ihe, ì dighi zí onwe-gi?
|
1.213474 |
6 A ye Sodòmè ni Gomòrè duguw jeni ka u halaki ka kè bugurijè ye, ka u kè ɲèjirali ye Ala ɲèsiranbali nataw la.
|
." . .na site na ime ka obodo Sọdọm na Gọmọra ghọọ ntụ, ọ mara ha ikpe, na-esetịpụrụ ndị na-adịghị asọpụrụ Chineke n'ọdịnihu ihe atụ. "
|
1.213055 |
2"I k'i faa n'i baa boɲa," (o le ye sariya fɔlɔ ye dadili tara ka la min kan),
|
Sọpuru nna-gi na nne-gi (nke bu ihe mbu enyere n'iwu nke nkwa diri ya),
|
1.213046 |
17 Tiɲè la ne b'a fò aw ye ko kira caman ni mògò tilennen caman tun b'a fè ka aw ka yetaw ye, nka u ma u ye, ka aw ka mèntaw mèn, nka u ma u mèn.
|
Nꞌihi na ọ bụ eziokwu ka m na-ekwu mgbe m na-agwa unu sị, ọtụtụ ndị amụma na ndị ezi omume ka ọ gụrụ agụụ ịhụ ihe ndị a anya unu na-ahụ ugbu a, na ịnụ ihe ndị a ntị unu na-anụ, ma ha enweghị ike.
|
1.213008 |
36 Kɛnɛyeelen bɛ aw fɛ tuma min na, aw ka da o la, walisa aw ka kɛ kɛnɛyeelendenw ye."
|
36 Mb͕e unu nēnwe Ìhè ahu, kwerenu n'Ìhè ahu, ka unu we ghọ umu Ìhè.
|
1.212946 |
51 Aw bè miiri ko ne nana hèrè kè dugukolo kan wa?
|
51 Ị chere na m bịara inye udo n'ụwa?
|
1.21276 |
u tena sɔrɔ ka don n ka lafiɲɛyɔrɔ la."
|
Mgbe Chineke ṅụrụ iyi sị, "Ha agaghị aba nꞌebe izuike m ma ọlị."
|
1.21273 |
Hali jurumutɔw fana bɛ u kanubaaw kanu.
|
N' ihi na ọbụna ndị mmehie bụ ndị hụrụ ha n' anya ka ha na- ahụ n' anya .
|
1.21231 |
14 Ni aw bɛ ne ka ci fɔlenw kɛ, aw ye ne teriw ye.
|
14 Unu bu ndi enyi m, ma oburu na unu eme ihe obula m nyere unu n'iwu.
|
1.212127 |
Ni i bè nin cè sègèsègè, an bè a sendon ko minnu na, i na o kow dòn tiɲè ye." 9 Yahutuw sònna a sendonni kow ma, ko o kow bèè kèra ten.
|
Site n'inyocha ya n'onwe gị ị ga-achọpụta ihe ndị a niile anyị na-ebo ya ebubo ya."
|
1.211942 |
I bɛ mun dɔn nin cɛ ninnu kan?
|
Olee ihe ị ma banyere ụmụ nwoke ndị a?
|
Subsets and Splits
No community queries yet
The top public SQL queries from the community will appear here once available.